6Ndị ikwu Adin, Ebed nwa Jonatan na iri mmadụ ise (50) so ya.
7Ndị sitere nʼikwu Elam, Jeshaya nwa Atalaya, na iri ndị ikom asaa (70),
8ndị sitere nʼikwu Shefataya, Zebadaya nwa Maikel, na iri ndị ikom asatọ (80).
9Ndị sitere nʼikwu Joab, Ọbadaya nwa Jehiel na narị ndị ikom abụọ na iri na asatọ (218),
10ndị sitere nʼikwu Bani, Shelomit nwa Josifaya na narị ndị ikom na iri isii (160).