4Ndị ikwu Pahat-Moab, Eliehoenai nwa Zerahaya dị narị mmadụ abụọ (200),
5ndị ikwu Zatu, Shekanaya nwa Jahaziel na narị mmadụ atọ (300) so ya.
6Ndị ikwu Adin, Ebed nwa Jonatan na iri mmadụ ise (50) so ya.
7Ndị sitere nʼikwu Elam, Jeshaya nwa Atalaya, na iri ndị ikom asaa (70),
8ndị sitere nʼikwu Shefataya, Zebadaya nwa Maikel, na iri ndị ikom asatọ (80).