20Ana m agwa unu okwu a nʼihu Chineke. Ihe ndị a m na-ekwu abụghị okwu ụgha.
21Emesịa, agara m Siria na Silisia.
22Ma ndị Kraịst nọ na chọọchị niile dị nʼala Judịa amaghị onye m bụ.
23Naanị ihe ha na-ekwu bụ, “Onye ahụ na-esogbu anyị na mbụ na-ekwusazi ugbu a okwukwe ahụ ọ gbalịsịrị ike ibibi na mbụ.”
24Ha nyere Chineke otuto nʼihi m.