10Obodo ndị bụ mmalite alaeze ya bụ, Babel, Erek, Akad na Kalne, ndị dị nʼala Shaịna.
11Site nʼala ahụ ọ gara Asịrịa, ebe o wuru obodo Ninive na Rehobọt Ia, na Kala,
12na Resin, nke dị nʼetiti Ninive na Kala, ya bụ obodo ukwu ahụ.
13Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh,
14ndị Patrus, ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto.