14Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke Eba.
15Mgbe ọ ghọrọ nna Eba, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
16Eba gbara iri afọ atọ na anọ mgbe ọ mụrụ Peleg.
17Mgbe ọ ghọrọ nna Peleg, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na iri atọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
18Peleg gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Reu.