17Mahalalel nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asatọ na iri afọ itoolu na ise.
18Mgbe Jared dị narị afọ na iri afọ isii na abụọ ka ọ ghọrọ nna Enọk.
19Mgbe ọ ghọchara nna Enọk, Jared dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
20Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ.
21Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Metusela.