Jọn 6

Oke igwe mmadụ sooro ya, nʼihi na ha hụrụ ọrụ ebube ọ na-arụ nʼahụ ndị ọrịa.

John 6:2 (UKJV) And a great multitude followed him, because they saw his miracles which he did on them that were diseased.

1Mgbe nke a gasịrị, Jisọs gafere nʼofe nke ọzọ nke osimiri Galili (nke a na-akpọkwa osimiri Tiberịas).

2Oke igwe mmadụ sooro ya, nʼihi na ha hụrụ ọrụ ebube ọ na-arụ nʼahụ ndị ọrịa.

3Jisọs rigooro nʼelu ugwu nọdụ ala ya na ndị na-eso ụzọ ya.

4Nʼoge a, mmemme oriri Ngabiga ndị Juu na-abịa nso.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.