Joshua 15

Jamut, Adulam, Soko, Azeka,

Joshua 15:35 (UKJV) Jarmuth, and Adullam, Socoh, and Azekah,

33Obodo niile ndị a dị na ndịda ugwu ka e nyekwara ebo Juda. Obodo ndị a bụ, Eshtaol, Zora, Ashna,

34Zanoa, En-Ganim, Tapụọa, Enam,

35Jamut, Adulam, Soko, Azeka,

36Shaaraim, Aditaịm na Gedera (maọbụ Gederotaịm). Ha niile dị obodo iri na anọ. Obodo nta ndị ọzọ gbakwara ha gburugburu.

37Ebo Juda ketara Zenan, Hadasha, Migdal Gad,

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.