31Ziklag, Madmanna, Sansanna,
32Lebaot, Shilhim, Ain na Rimọn. Ọnụọgụgụ obodo ndị a dị iri abụọ na itoolu. Obodo nta ndị ọzọ gbara ha niile gburugburu.
33Obodo niile ndị a dị na ndịda ugwu ka e nyekwara ebo Juda. Obodo ndị a bụ, Eshtaol, Zora, Ashna,
34Zanoa, En-Ganim, Tapụọa, Enam,
35Jamut, Adulam, Soko, Azeka,