41Gederọt, Bet-Dagọn, Naama na Makeda. Obodo ndị a dị iri na isii, tinyekwara obodo nta ha. Ndị Juda ketakwara:
42Libna, Eta, Ashan
43Ifta, Ashna, Nezib,
44Keila, Akzib na Maresha. Ha niile dị obodo itoolu, tinyekwara obodo nta ha niile.
45Ha ketakwara Ekrọn, na obodo nta ya niile.