1Ndị nke abụọ sitere nʼife nza nweta oke ha bụ ebo Simiọn dịka ikwu ha si dị. Ala ha ketara dị nʼime ala e kenyere ndị Juda.
2Ihe nketa ụmụ Simiọn bụ ndị a: Bịasheba (maọbụ Sheba), Molada,
3Haza Shual, Bala, Ezem,
4Eltolad, Betul, Homa,
5Ziklag, Bet-Makabot, Haza Susa,