Joshua 21

Ha sitere nʼala ndị ebo Dan keta obodo anọ ndị a: Elteke na Gibeton,

Joshua 21:23 (UKJV) And out of the tribe of Dan, Eltekeh with her suburbs, Gibbethon with her suburbs,

21E sitere nʼala ugwu ugwu Ifrem nye ha: Shekem, nke bụ obodo mgbaba na Gaza,

22Kibzaim na Bet-Horon, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.

23Ha sitere nʼala ndị ebo Dan keta obodo anọ ndị a: Elteke na Gibeton,

24Aijalon na Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ.

25Ọkara ebo Manase nyere ha obodo abụọ, Teanak, Gat Rimọn na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.