34Ndị ikwu Merari, bụ ụmụ ụmụ Livayị fọdụrụ nwetara site nʼaka: Ebo Zebụlọn, Jokneam, Kata,
35Dimna na Nahalal, obodo anọ tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
36Ebo Ruben nyere ha obodo anọ: Beza, Jahaz,
37Kedemot, Mefaat na ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ kpaa nri.
38Ebo Gad nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, Ramọt, nʼime Gilead nke bụ obodo mgbaba, Mahanaim,