Ndị Ikpe 12

Emesịa, Elọn nwụrụ, e lie ya nʼAijalon, nʼime ala Zebụlọn.

Judges 12:12 (UKJV) And Elon the Zebulonite died, and was buried in Aijalon in the country of Zebulun.

10Ibzan nwụrụ, e lie ya na Betlehem.

11Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Elọn, onye Zebụlọn. O kpere Izrel ikpe afọ iri.

12Emesịa, Elọn nwụrụ, e lie ya nʼAijalon, nʼime ala Zebụlọn.

13Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Abdon nwa Hilel, onye Piraton.

14O nwere iri ụmụ ndị ikom anọ na iri ụmụ ụmụ atọ ndị na-agba iri ịnyịnya ibu asaa. O kpere ụmụ Izrel ikpe afọ asatọ.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.