Ndị Ikpe 12

O nwere iri ụmụ ndị ikom anọ na iri ụmụ ụmụ atọ ndị na-agba iri ịnyịnya ibu asaa. O kpere ụmụ Izrel ikpe afọ asatọ.

Judges 12:14 (UKJV) And he had forty sons and thirty nephews, that rode on threescore and ten ass colts: and he judged Israel eight years.

12Emesịa, Elọn nwụrụ, e lie ya nʼAijalon, nʼime ala Zebụlọn.

13Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Abdon nwa Hilel, onye Piraton.

14O nwere iri ụmụ ndị ikom anọ na iri ụmụ ụmụ atọ ndị na-agba iri ịnyịnya ibu asaa. O kpere ụmụ Izrel ikpe afọ asatọ.

15Mgbe ahụ, Abdon nwa Hilel nwụrụ, e lie ya na Piraton ala dị nʼIfrem, nʼobodo ugwu ndị Amalek.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.