43“I jirila iwe kpuchie onwe gị, si otu a chụọ anyị ọsọ. I gbuola anyị, jụ imere anyị ebere.
44I jiri igwe ojii kpuchie onwe gị ka ekpere anyị ghara irute gị.
45I meela ka anyị ghọọ unyi na ihe a zachapụrụ azachapụ nʼetiti mba niile.
46“Ndị iro anyị niile asaghepụla ọnụ ha megide anyị.
47Anyị ahụọla ahụhụ site nʼoke ihe egwu na ihe ndaba dị iche iche, na mbibi na ịla nʼiyi.”