Levitikọs 14

na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ,

Leviticus 14:55 (UKJV) And for the leprosy of a garment, and of a house,

53Ọ ga-ahapụ nnụnụ ahụ dị ndụ ka o fepụ felaa nʼọhịa dị nʼazụ obodo. Nke a ga-abụ otu e si kpuchiere ụlọ ahụ mmehie ya. Ọ ga-adịkwa ọcha.”

54Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta, na ọkọ,

55na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ,

56maọbụ etuto, maọbụ ntụpọ, maọbụ ọnya.

57Iwu ndị a ga-enye aka ịmata ihe rụrụ arụ maọbụ ihe na-adịghị ọcha. Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta na ọrịa na-efe efe.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.