Levitikọs 14

Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta, na ọkọ,

Leviticus 14:54 (UKJV) This is the law for all manner of plague of leprosy, and scab,

52Ọ bụ ọbara nnụnụ ahụ, na mmiri ahụ, na nnụnụ nke ọzọ ahụ dị ndụ, na osisi sida ahụ na hisọp ahụ, na ogho uhie ahụ ka ọ ga-eji mee ka ụlọ ahụ dị ọcha.

53Ọ ga-ahapụ nnụnụ ahụ dị ndụ ka o fepụ felaa nʼọhịa dị nʼazụ obodo. Nke a ga-abụ otu e si kpuchiere ụlọ ahụ mmehie ya. Ọ ga-adịkwa ọcha.”

54Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta, na ọkọ,

55na ọrịa na-efe efe dị nʼuwe maọbụ nʼụlọ,

56maọbụ etuto, maọbụ ntụpọ, maọbụ ọnya.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.