29“Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe dị ka i kwere na nkwa, ugbu a zilaga nwaodibo gị nʼudo.
30Nʼihi na anya m ahụla nzọpụta gị,
31nke i kwadoro nʼihu mba niile.
32Ìhè nke ga-egosi ndị mba ọzọ ụzọ, na ebube nke ndị gị Izrel.”
33O juru nne na nna nwantakịrị ahụ anya ịnụ ihe ndị a e kwuru banyere ya.