Luk 3

nwa Matatiyas, nwa Emọs, nwa Nehum, nwa Esili, nwa Nagayị;

Luke 3:25 (UKJV) Which was the son of Mattathias, which was the son of Amos, which was the son of Naum, which was the son of Esli, which was the son of Nagge,

23Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Ọ bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) Josef, onye bụ nwa Heli;

24Heli abụrụ nwa Matat, nwa Livayị, nwa Meliki, nwa Janayi, nwa Josef;

25nwa Matatiyas, nwa Emọs, nwa Nehum, nwa Esili, nwa Nagayị;

26nwa Maat, nwa Matatiyas, nwa Semein, nwa Josek, nwa Joda;

27nwa Joanan, nwa Resa, nwa Zerubabel, nwa Shealtiel, nwa Neri;

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.