Nehemaya 10

Maazaya, Bilgai na Shemaya. Ndị a bụ ndị nchụaja.

Nehemiah 10:8 (UKJV) Maaziah, Bilgai, Shemaiah: these were the priests.

6Daniel, Gineton, Baruk,

7Meshulam, Abija, Mijamin,

8Maazaya, Bilgai na Shemaya. Ndị a bụ ndị nchụaja.

9Ndị Livayị so tinye aka ha nʼakwụkwọ bụ, Jeshua nwa Azanaya, Binui otu nʼime ụmụ Henadad, Kadmiel,

10ndị so ha na-arụ ọrụ: Shebanaya, Hodia, Kelita, Pelaia, Hanan,

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.