14Jonatan, onyeisi ụmụ Maluk; Josef bụ onyeisi ụmụ Shekanaya;
15nke Harim, Adna, nke Meremot, Helkai;
16Zekaraya, onyeisi ụmụ Ido; Meshulam, onyeisi ụmụ Gineton
17Zikri, onyeisi ụmụ Abija; Piltai, onyeisi ụmụ Modaya na Miniamin
18Shamua, onyeisi ụmụ Bilga, Jehonatan, onyeisi ụmụ Shemaya;