Ọnụọgụgụ 26

Ụmụ ndị ikom Juda abụọ, Ịa na Onan, nwụrụ nʼala Kenan.

Numbers 26:19 (UKJV) The sons of Judah were Er and Onan: and Er and Onan died in the land of Canaan.

17ikwu Arodi, site na Arodi, ikwu Areli, site na Areli,

18Ndị a bụ agbụrụ Gad. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ na narị ise (40,500).

19Ụmụ ndị ikom Juda abụọ, Ịa na Onan, nwụrụ nʼala Kenan.

20Ma ụmụ ụmụ Juda ndị ọzọ, dịka ikwu ha dị iche iche si dị bụ ndị a: ikwu Shela, site na Shela, ikwu Perez, site na Perez, ikwu Zera, site na Zera.

21Ikwu abụọ ọzọ si nʼagbụrụ Perez bụ ndị a: Ikwu Hezrọn, site na Hezrọn, Ikwu Hamul, site na Hamul.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.