29na lita ụtụ ọka abụọ, nʼisi otu nwa atụrụ ọbụla.
30Ọzọkwa, a ga-eji otu mkpi chụọ aja maka mkpuchi mmehie unu.
31Dozie aja ndị a tinyere aja ihe ọṅụṅụ ha, ya na aja nsure ọkụ na aja mkpụrụ ọka ya na aja ahụ so. Hụkwanụ na anụ ụlọ e ji chụọ aja ndị a bụ ndị na-enweghị ntụpọ ọbụla.