17Ndị inyom ndị agbataobi ya sịrị, “Ugbu a, nʼikpeazụ, Naomi enwetala nwa nwoke ọzọ!” Ha gụrụ ya Obed. Ọ bụkwa onye ahụ bụ nna Jesi, onye bụ nna Devid.
18Nke a bụ usoro ndị a mụrụ site na Perez. Perez mụrụ Hezrọn
19Hezrọn mụrụ Ram Ram mụrụ Aminadab
20Aminadab mụrụ Nashọn Nashọn mụrụ Salmọn
21Salmọn mụrụ Boaz Boaz mụrụ Obed