9Hezrọn mụtara Jerameel, Ram na Kaleb.
10Ram mụrụ Aminadab, Aminadab amụọ Nashọn onyendu a maara ama na Juda.
11Nashọn mụrụ Salma, Salma amụọ Boaz.
12Boaz amụta Obed, Obed amụọ Jesi.
13Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ Eliab; nke abụọ bụ Abinadab, nke atọ bụ Shimea.