7Ekan nwa Kami, bụ onye ahụ tinyere ndị Izrel na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ.
8Etan mụrụ Azaraya.
9Hezrọn mụtara Jerameel, Ram na Kaleb.
10Ram mụrụ Aminadab, Aminadab amụọ Nashọn onyendu a maara ama na Juda.
11Nashọn mụrụ Salma, Salma amụọ Boaz.