5Ụmụ ndị ikom Perez bụ, Hezrọn na Hamul.
6Zera mụrụ: Zimri, na Etan, na Heman, na Kalkol, na Dara. Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ.
7Ekan nwa Kami, bụ onye ahụ tinyere ndị Izrel na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ.
8Etan mụrụ Azaraya.
9Hezrọn mụtara Jerameel, Ram na Kaleb.