12Boaz amụta Obed, Obed amụọ Jesi.
13Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ Eliab; nke abụọ bụ Abinadab, nke atọ bụ Shimea.
14Nke anọ bụ Netanel, nke ise bụ Radai,
15nke isii Ozem, nke asaa Devid.
16Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya, ndị aha ha bụ Zeruaya na Abigel. Zeruaya mụrụ Abishai, na Joab, na Asahel.