1 Ihe E Mere 2

Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema.

1 Chronicles 2:43 (UKJV) And the sons of Hebron; Korah, and Tappuah, and Rekem, and Shema.

41Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama.

42Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn.

43Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema.

44Shema mụrụ Raham, onye bụ nna Jokean. Rekem mụrụ Shamai.

45Ọkpara Shamai bụ Maon, onye mụrụ Bet Zoa.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.