1 Ihe E Mere 2

Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama.

1 Chronicles 2:41 (UKJV) And Shallum brings forth Jekamiah, and Jekamiah brings forth Elishama.

39Azaraya bụ nna Helez, Helez mụrụ Eleasa.

40Eleasa mụrụ Sismai, Sismai amụọ Shalum.

41Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama.

42Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn.

43Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.