44Shema mụrụ Raham, onye bụ nna Jokean. Rekem mụrụ Shamai.
45Ọkpara Shamai bụ Maon, onye mụrụ Bet Zoa.
46Efaa, iko nwanyị Kaleb, mụtaara ya Haran, Moza na Gazez. Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez.
47Jadia mụtara ndị ikom ndị a: Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf.
48Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a: Sheba na Tiahana,