27Eliab, Jeroham, Elkena na Samuel.
28Ụmụ Samuel bụ Juel, ọkpara ya, na Abija nke abụọ.
29Ụmụ ụmụ Merari bụ Mahali, Libni, Shimei, Ụza,
30Shimea, Hagiya na Asaya.
31Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ.