13Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ.
14Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot,
15Zebadaya, Arad, Eda,
16Maikel, Ishpa na Joha, ndị a bụ ụmụ ndị ikom Beriya.
17Zebadaya, Meshulam, Hizki, Heba,