37ndị Imea, otu puku na iri ise na abụọ (1,052)
38ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247)
39ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107).
40Ndị Livayị: Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74).
41Ndị ọbụ abụ: Ndị agbụrụ Asaf, otu narị, na iri abụọ na asatọ (128).