35Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630).
36Ndị nchụaja: ndị agbụrụ Jedaya (site nʼezinaụlọ Jeshua), narị itoolu na iri asaa na atọ (973)
37ndị Imea, otu puku na iri ise na abụọ (1,052)
38ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247)
39ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107).