Ezra 8

ndị ikwu Shekanaya; ndị ikwu Parosh, Zekaraya na narị mmadụ na iri ise (150) ndị so ya denye aha ha nʼakwụkwọ.

Ezra 8:3 (UKJV) Of the sons of Shechaniah, of the sons of Pharosh; Zechariah: and with him were reckoned by genealogy of the males an hundred and fifty.

1Ndị a bụ usoro ọmụmụ ndịisi ezinaụlọ ahụ niile sooro m site na Babilọn laghachi mgbe Ataksekses bụ eze:

2ndị ikwu Finehaz, Geshọm; ndị ikwu Itama, Daniel; ndị ikwu Devid, Hatush

3ndị ikwu Shekanaya; ndị ikwu Parosh, Zekaraya na narị mmadụ na iri ise (150) ndị so ya denye aha ha nʼakwụkwọ.

4Ndị ikwu Pahat-Moab, Eliehoenai nwa Zerahaya dị narị mmadụ abụọ (200),

5ndị ikwu Zatu, Shekanaya nwa Jahaziel na narị mmadụ atọ (300) so ya.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.