15Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị Het,
16ndị Jebus, ndị Amọrait, ndị Gigash,
17ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini,
18ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat. Emesịa, ndị ikwu Kenan gbasara,
19oke ala ndị Kenan sitere na Saịdọn ruo Gera, gbatịa ruo Gaza, ruokwa Sọdọm, Gọmọra, Adma na Zeboiim, nke dị nso Lasha.