3Ọ tụụrụ ime mụọ nwa nwoke, onye Juda gụrụ aha Ịa
4Nwunye ya dịkwara ime ọzọ mụta nwa nwoke nke ya bụ nwunye ya gụrụ Onan.
5Ọ mụkwara nwa nwoke ọzọ, onye ọ kpọrọ Shela. Ọ bụ na Kezib ka ọ mụrụ ya.
6Juda lụtaara Ịa, ọkpara ya, nwunye onye aha ya bụ Tama.
7Ma nʼihi na Ịa, ọkpara Juda, dị njọ nʼanya Onyenwe anyị. Onyenwe anyị gburu ya.