59Maarat, Bet-Anot na Eltekọn, obodo isii tinyere obodo nta ha niile.
60Kiriat Baal, ya bụ, Kiriat Jearim na Raba, obodo abụọ tinyere obodo nta ha niile.
61Obodo ha ndị dị nʼọzara bụ ndị a: Bet-Araba, Midin, Sekaka,
62Nibshan, Obodo Nnu na En-Gedi, obodo isii tinyere obodo nta ha niile.
63Ma ebo Juda enweghị ike ịchụpụ ndị Jebus bi nʼime Jerusalem; ruo taa ndị Jebus bi na Jerusalem, nʼetiti ụmụ Juda.