54Mmiri kpuchiri m isi, echere m na-efuola m.
55Esitere m na nsọtụ olulu ahụ kpọkuo aha gị, gị Onyenwe anyị.
56Ị nụrụ arịrịọ m rịọrọ gị, “Biko, emechila ntị gị. Nụrụ arịrịọ inyeaka nke m na-arịọ gị.”
57Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị. Ị sịrị, “Atụla egwu.”
58Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m, gị gbapụtara ndụ m.