Ilu 24

Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike

Proverbs 24:33 (UKJV) Yet a little sleep, a little slumber, a little folding of the hands to sleep:

31hụ na ogwu etochiela ya, ahịhịa etochiekwala ya; mgbidi dị ya gburugburu adaakwala.

32Elegharịrị m ya anya site na ya mụta otu ihe a:

33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike

34ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi, ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.