29Asịla, “Aga m emeso ha dịka ha siri meso m. Aga m akwụghachi ha ụgwọ ihe ha mere.”
30Esitere m nʼubi otu onye umengwụ gafee, bụ ubi vaịnị nke onye na-enweghị uche,
31hụ na ogwu etochiela ya, ahịhịa etochiekwala ya; mgbidi dị ya gburugburu adaakwala.
32Elegharịrị m ya anya site na ya mụta otu ihe a:
33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike