13ọ ga-agọzi ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị, ma onye nta ma onye ukwu.
14Ka Onyenwe anyị mee ka unu mụbaa, unu na ụmụ unu.
15Ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe na elu ụwa gọzie unu.
16Eluigwe niile bụ nke Onyenwe anyị, ọ bụkwa ya nyere ụmụ mmadụ elu ụwa niile.
17Ọ bụghị ndị nwụrụ anwụ na-eto Onyenwe anyị, ndị na-arịda nʼebe ịnọ duu;