170Ka arịrịọ m ruo gị ntị; gbapụta m dịka nkwa gị si dị.
171Ka ọnụ m jupụta nʼotuto, nʼihi na ị na-ezi m iwu gị niile.
172Ka m jiri ire m bụọ abụ banyere okwu gị, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi.
173Nọọ na njikere oge niile inyere m aka, nʼihi na ahọrọla m ụkpụrụ gị niile.
174Ana m ele anya nzọpụta gị, o Onyenwe anyị, iwu gị bụ ihe na-amasị m.