46Aga m ekwupụta banyere ụkpụrụ gị nʼihu ndị eze ma ihere agaghị eme m,
47nʼihi na iwu gị na-amasị m nʼihi na ahụrụ m ha nʼanya.
48Ana m eweliri iwu gị niile aka elu, bụ ndị m hụrụ nʼanya, ana m atụgharịkwa uche nʼiwu gị niile.
49Cheta okwu i nyere ohu gị, nʼihi na i nyela m olileanya.
50Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a: nkwa gị na-echebe ndụ m.