Abụ Ọma 147

O kpugheela okwu ya nye Jekọb, iwu ya na ụkpụrụ ya niile nye Izrel.

Psalm 147:19 (UKJV) He shows his word unto Jacob, his statutes and his judgments unto Israel.

17Ọ na-atụdata mkpụrụ mmiri ya dị ka mkpụrụ okwute. Onye pụrụ iguzogide oke ifufe oyi ya?

18Ọ na-ezipụ okwu ya na-agbaze ha; ọ na-akpalịte ikuku ya mee ka mmiri bido ịsọgharị.

19O kpugheela okwu ya nye Jekọb, iwu ya na ụkpụrụ ya niile nye Izrel.

20O mesobeghị mba ọzọ ụdị mmeso dị otu a. Ha amakwaghị iwu ya niile. Toonu Onyenwe anyị!

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.