Abụ Ọma 44

E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu, ahụ anyị rapara nʼaja

Psalm 44:25 (UKJV) For our soul is bowed down to the dust: our belly cleaves unto the earth.

23O, Onyenwe m teta! Gịnị mere i ji arahụ ụra? Kpọtee onwe gị! Ajụkwala anyị ruo mgbe ebighị ebi.

24Gịnị mere i ji ezopụ ihu gị, ma chefuo mmegbu na ịta ahụhụ anyị?

25E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu, ahụ anyị rapara nʼaja

26Bilie ma nyere anyị aka; gbapụta anyị maka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.