12Ahitub mụrụ Zadọk, Zadọk amụọ Shalum.
13Shalum mụrụ Hilkaya, Hilkaya amụọ Azaraya.
14Azaraya mụrụ Seraya, Seraya amụọ Jehozadak,
15A dọtara Jehozadak nʼagha mgbe Onyenwe anyị mere ka Nebukadneza dọkpụrụ ndị Juda na Jerusalem nʼagha.
16Ụmụ ndị ikom Livayị bụ, Geshọm, Kohat na Merari.