1 Ihe E Mere 7

Shoma amụọ Ahi, Roga, Huba na Aram.

1 Chronicles 7:34 (UKJV) And the sons of Shamer; Ahi, and Rohgah, Jehubbah, and Aram.

32Heba bụ onye mụrụ Jaflet, Shoma na Hotam. Nwanne ha nwanyị bụ Shua.

33Ụmụ Jaflet mụrụ bụ Pasak, Bimhal na Ashvat. Ndị a bụ ụmụ Jaflet.

34Shoma amụọ Ahi, Roga, Huba na Aram.

35Nwanne ya nwoke Helem mụrụ Zofa, Imana, Shelesh na Amal.

36Zofa amụta ndị a: Sua, Hanefa, Shual, Beri, Imra,

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.